ỌNỌDỤ NDỊ IGBO N'ALA NAIJIRIA TAA

Share:

Igbo Ezue Podcast

ỌNỌDỤ NDỊ IGBO N'ALA NAIJIRIA TAA

Society & Culture


N'episodu a, anyị kwuru maka etu ọnọdụ dị iche iche nke anyị nọ n'ime ya na Naijiria si emetụta ndị Igbo nakwa etu ndọrọ ndọrọ ọchịchị si emetụta ndị Igbo. Gbaa mbọ ka ị gee ya nke ọma ma nwee ihe ị ji aka wee na-ala.