NKWALITE ASỤSỤ IGBO

Share:

Igbo Ezue Podcast

NKWALITE ASỤSỤ IGBO

Society & Culture


Agbata nke a na-ekwu maka mkpa ọ dị nne na nna ọ bụla tinyere ndị gọọmenti ime ka ụmụaka anyị mụta asụsụ Igbo maka ọ bụ ha bụ ndị ga anochite anya anyị n'ọdịnihu. Eji m ohere a, wee na-asị onye ọ bụla na-agụ Igbo ya jisie ike na oge adịghị anya ọ ga-eri uru asụsụ Igbo ọ na-agụ. Igbo ga-adị.